NaijaMusic
Mirabel Somi – Good God(Lyrics)
Here Comes the Lyrics of Good God by Mirabel Somi
Quotable Lyrics Of Good God by Mirabel Somi
Ekene gi eze (Onye oru ebube!),
ihe ina eme bara uba (Onye oru ebube e!)x2
Agu na eligwe(Onye Oru ebube!),
anyi na achiniri aka elu(Onye Oru ebube!)x2
Sing you are good, You are kind, you are God)x2
Omere ihe na ekweghi mmadu omume
Okwa gi mere ihe na ekweghi mmadu omume,
isi kara aka na egbu kwa nu ogidi,
Onwere onye na acho ima chukwu aka,
Onwere na ga ekwu na oburu chim ekwughi,
onye nwere gi nwere ihe nile,
Onye juru gi, jurukwaru ihe, Onye oru ebube chim eze, omere ihe na ekweghi mmadu omume.
You are good, you are kind, you are God, omere ihe na ekweghi mmadu omume.
Ezem you are good and kind oo, onye oru ebube chim mara obi ma hehe, okwa gi bu enenebe anyi agahi ejekwa oru chim,
Imekwara ihe na ekweghi omume chukwu, You are good, you are kind lord
-
NaijaMusic9 months agoRuby Amanfu – Beautiful You are
-
NaijaMusic9 months agoFeranmi Golden Angel – Humble Cry ft. Toluwanisings
-
NaijaMusic9 months agoKhenyzee – FaceTime12 (Acoustic Version)
-
NaijaMusic9 months agoJerry Jarah – Ko Na Sufa
-
NaijaMusic10 months agoDbn Nyts – Shumaya
-
NaijaMusic9 months agoYinka Okeleye – Journey With You
