GospelMusic
Jude Nnam – Obi Eze Chukwu
Obi Eze Chukwu by Jude Nnam Mp3 Download
Get this song from Jude Nnam titled Obi Eze Chukwu. Jude Nnam also known as the Ancestor has over 2,000 original compositions. He is the greatest composer of Catholic Choral songs in Nigeria. In 2017 he was endorsed as a Yamaha Ambassador for Africa for their Keyboard products.The Song will make your playlist if love good music
Use the link below to stream and download Obi Eze Chukwu by Jude Nnam.
Lyrics Of Obi Eze Chukwu by Jude Nnam
Ebe a bu ebe di egwuNke a bu Ulo Nso ChukwuOn’uzo nke eligwe, agakpo yaObi-eze Chukwu di nso
O Nna ji ike nile, any abiago ikpo isi ala nye GiMeere anyi ebere, anyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwuNke a bu Ulo Nso ChukwuOn’uzo nke eligwe, agakpo yaObi-eze Chukwu di nso
Anyi biara n’iru Gi, Chineke, inye Gi ekele kwesiri GiGeenti, nur’ekper’anyiAnyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwuNke a bu Ulo Nso ChukwuOn’uzo nke eligwe, agakpo yaObi-eze Chukwu di nso
Gee nti, nuru olu anyiGeenti, nur’aririo anyiDenye ah’anyi n’akwukwo nduAnyi biara n’obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwuNke a bu Ulo Nso ChukwuOn’uzo nke eligwe, agakpo yaObi-eze Chukwu di nso
Anyi ga efe Gi uwatuwaBiko, Chukwu, mee k’anyi binyere GiKa Ngozi Gi rukwasi anyi, ChinekeAnyi biara n’obi Gi, Chukwu
Ebe a bu ebe di egwuNke a bu Ulo Nso ChukwuOn’uzo nke eligwe, agakpo yaObi-eze Chukwu di nso
-
NaijaMusic4 months agoRuby Amanfu – Beautiful You are
-
NaijaMusic4 months agoFeranmi Golden Angel – Humble Cry ft. Toluwanisings
-
NaijaMusic4 months agoKhenyzee – FaceTime12 (Acoustic Version)
-
NaijaMusic4 months agoJerry Jarah – Ko Na Sufa
-
NaijaMusic4 months agoDbn Nyts – Shumaya
-
NaijaMusic2 years agoMirabel Somi – Good God(Lyrics)
