Connect with us

NaijaMusic

Osita Osadebe – Agbalu Aka Na Azo Ani

Agbalu Aka Na Azo Ani by Osita Osadebe Mp3 Download

Get this song from Osita Osadebe titled Agbalu Aka Na Azo Ani. Chief Stephen Osita Osadebe, often referred to as just Osita Osadebe, was a Nigerian Igbo highlife musician from Atani. During his career spanning over four decades, he became one of the best known musicians of Igbo highlife. The song will make your playlist if love good music.

Use the link below to stream and download Agbalu Aka Na Azo Ani by Osita Osadebe.

Lyrics Of Agbalu Aka Na Azo Ani by Osita Osadebe

Kweeke kweeke kweeke kweekeA sị na-agbara aka na-azọ anịOnye ji ji ga na-akọnye ji n’anịỌ kwa ọnụ ga-ekwuMana ọbụ onye a gwaziri ọ kwenuYa bụzi na ọka-okwu ekwuka nụKweeke, IkpuEzi onyi ọ k’isi emeA sị n’anyi ejebe mụ ejebenụOnye maraO kwer’izu o kwere abụọ jidenụ ya risienụA mazi m n’ibụ okeMana oké adịghị eri azụ e nyere ya dobenu, onyị mụ ọọAgwọ anyị igbuziri kedụ k’osiri ga nụ?Anyị dị n’izugbe ekiriAnyị apụta n’iru anyị ajụba nụ onyi mụ ọ ọMkpiri anyị gbuziri kedụ k’osiri ga nụỌnyi mụ aaaỌ bụzi k’isi emenụ, onyị mụ aaỌ bụzi k’isi emenụ, onyị mụ aaỌ bụzi k’isi emenụ, onyị mụ aaA na-agbazi aka azọ n’ani, nne ooooOnye jizi ji ga na-akọnye nụOkwu anyị kwuziri na-ekwu udo nụOnye emena onye emena akọ nụYa k’buziri gabazia n’iro nụI na-etizi k’ọmazia nụ onye nụỌ k’ọbụrụ k’osi diI fugozinu n’ọbụ asịEzi onyị mụọ bịaba nụỌnyi mụ aaỌ bụzi k’isi emenụ, onyị mụ aa aaaMmmmm… mmmmmmA na-agbazị aka adọ n’anị adọ ọ ọ ọOkwu anyị kwuru na-ekwu udo nụI fụgozinu n’ọbarụ nụOnye e mezina, onye emezina doo nụYa k’iburu gaba nụ n’iro nụI na-etizi k’ọbụrụ onye nụK’ọbụrụ n’ọbụ asịỌ bụzi k’isi emenụ nụỌnyi mụ mmmMmmmm… mmmmmmMmmmm… MmmmmA na-agba aka azọ ani doo nụ oooOnye ji ji must na-akọnye nụỌ kwa ọnụ ga-ekwu n’ụwa nụMmmmm

Download Mp3 Here

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Trending Music