GospelMusic
Onyeka Onwenu – Bia Nulu
Bia Nulu by Onyeka Onwenu Mp3 Download
Get this song from Onyeka Onwenu titled Bia Nulu. Onyeka Onwenu MFR She was born January 31 1952 in Imo state. She was a Nigerian singer and songwriter, actress, human rights and social activist, journalist, politician, and X Factor series judge. The song will make your playlist if love good music.
Use the link below to stream and download Bia Nulu by Onyeka Onwenu.
Lyrics Of Bia Nulu by Onyeka Onwenu
Bia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oBia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oOnwero mgbe ike mmadu ga kali ike ChukwuOnwero mgbe ike ekwensu ga kali ike ChukwuNna bia nuluOnye keluwaBia nulu olu anyi oNna bia nuluOlisa ebuluwaBia nulu olu anyi o
Bia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oBia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oOnwero mgbe ike mmadu ga kali ike ChukwuOnwero mgbe ike mmadu ga kali ike ChukwuNna bia nuluOnye keluwaBia nulu olu anyi oNna bia nuluOnye keluwaBia nulu olu anyi o
Ogini na tu g’egwuTinye obi gi na ChukwuChukwu bu ya nwe ndu ga bu onye-nche giOgini na tu g’egwuMa kpelu ChukwuNna ga nuluOnye keluwa ga nulu olu giOnye’nwem bia nuluOlisa ebuluwaBia nulu olu anyi o
Bia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oBia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oOnwero mgbe ike mmadu ga kali ike ChukwuOnwero mgbe ike mmadu ga kali ike ChukwuNna bia nuluOnye keluwaBia nulu olu anyi oNna bia nuluOnye keluwaBia nulu olu anyi o
Bia nuluOnye keluwaBia nulu olu anyi oOnye’nwem bia nuluOlisa ebuluwaBia nulu olu anyi oBia nuluBia nulu olu anyi oOnye’nwem bia nuluOlisa ebuluwaBia nulu olu anyi oBia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oBia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oOnwero mgbe ike mmadu ga kali ike ChukwuOnwero mgbe ike mmadu ga kali ike ChukwuNna bia nuluOnye keluwaBia nulu olu anyi oNna bia nuluOnye keluwaBia nulu olu anyi o
Bia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oBia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oOnwero mgbe ike mmadu ga kali ike ChukwuOnwero mgbe ike mmadu ga kali ike ChukwuNna bia nuluOnye keluwaBia nulu olu anyi oNna bia nuluOnye keluwaBia nulu olu anyi o
Bia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oBia nulu olu anyi oNna, bia nulu olu anyi oOnwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu
-
NaijaMusic8 months agoRuby Amanfu – Beautiful You are
-
NaijaMusic8 months agoFeranmi Golden Angel – Humble Cry ft. Toluwanisings
-
NaijaMusic8 months agoKhenyzee – FaceTime12 (Acoustic Version)
-
NaijaMusic8 months agoJerry Jarah – Ko Na Sufa
-
NaijaMusic8 months agoDbn Nyts – Shumaya
-
NaijaMusic2 years agoMirabel Somi – Good God(Lyrics)