Connect with us

NaijaMusic

PC Lapez – Chim Mu Anya

Chim Mu Anya by PC Lapez Mp3 Download

Get this song from PC Lapez titled Chim Mu Anya. Michael, widely professionally known as moniker Pc Lapez, is a Nigerian musicial artist and songwriter.He is an Afrobeat singer who has an interesting way of fusing highlife into his songs. The song will make your playlist if love good music.

Use the link below to stream and download Chim Mu Anya by PC Lapez.

Lyrics Of Chim Mu Anya by PC Lapez

Wo wo wo chim na efe anwughi anwu nu ehChim na efe mu anyaOna eme ife na oge ya
Ye ye ye chim na efe anwughi anwu ohChim na efe mu anyaOna eme ife na oge ya
Eyi yei yei yehh
Yo yo yo chim na efe anwughi anwu nu ehChim na efe mu anyaOna azanum mgbe nkporo ya
Ona azam na ututuYo yo yo(Ona azam na ehihe)chim na efe anwughi anyi nu eh(Ona azam mgbe mkporo ya ah ah ah )Chim na efe mu anyaOna azanum mgbe nkporo ya
Eyi ye ye ye ye ye ye ye ye yehh
Yo yo yochim na efe anwughi anyi nu eh(Ayeleleyi iyewela la )Chim na efe mu anyaOna azanum mgbe nkporo ya
Okwa ihe sibe ike na uwa, mkpo chim na ogaAzam oh(Oga aza)
Ona eme ife mgbe osoro ya nueIfuna chim na efe anwu ghi anwu nu(Onwu ghi anwu nu eh)
Okwukwe nkwere na gi ohEme go m Onye uwa omaChim na efe anwu ghi anwuChim na efe mu anya ohJehovah talk and doI called you once you answered me 7 times oh ohChim na efe anwughi anwu nuOnwughi anwu nu eh
Yo yo yo(Onwughi anwu nu eh )
chim na efe anwughi anyi nu eh(Ma oli )Chim na efe mu anyaOna azanum mgbe nkporo ya
Chinazam oh
Yo yo yochim na efe anwughi anyi nu ehChim na efe mu anyaOna azanum mgbe nkporo ya
Mkpoya ofu’gbereOzam ugbere asaa
Yo yo yo(Ozam ugbere asaa)chim na efe anwughi anyi nu eh(Ona azam oh )Chim na efe mu anyaOna azanum mgbe nkporo ya
ChaiAnurum n’ina eme nma ohAnurum n’ina agwo oria oh
Mgbe mbiara oburu eziokwu ehNnam idi ebube oh
I have searched all aroundNo one else be like youNone can do what you do
Nnam idi ebube
From grass to grace oh you’ve turned my life aroundPut enemies to shame ohChim na efe anwughi anwu nu
Onwughi anwu nu eh
Yo yo yo(Onwughi anwu nu eh )chim na efe anwughi anyi nu ehChim na efe mu anyaOna azanum mgbe nkporo ya
Jesus dibara na gbuo gbuo gbuo gbuo
Yo yo yochim na efe anwughi anyi nu ehChim na efe mu anyaOna azanum mgbe nkporo ya
Yo yo yochim na efe anwughi anyi nu ehChim na efe mu anyaOna azanum mgbe nkporo ya
 

Download Mp3 Here

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Trending Music