Connect with us

NaijaMusic

PC Lapez – Ezinne

Ezinne by PC Lapez Mp3 Download

Get this song from PC Lapez titled Ezinne. Michael, widely professionally known as moniker Pc Lapez, is a Nigerian musicial artist and songwriter.He is an Afrobeat singer who has an interesting way of fusing highlife into his songs. The song will make your playlist if love good music.

Use the link below to stream and download Ezinne by PC Lapez.

Lyrics Of Ezinne by PC Lapez

Ndi Nne mamaIsokwa ehhUgogbe ezi na uloIsokwa ehAfo mulu ezeIya ah Ezi Nne n’ iga adiMy golden motherIya ah Ezi Nne n’ iga adiOnye riwe ihe ka nne enyenamIya ah Ezi Nne n’ iga adiOgoli ma obi di yaIya ah Ezi Nne n’ iga adiUgogbe ezi na ulo oh
Isi waba nwa nu ehNne ka oga akpo nuAfo ruwa nwa nu ehNne ka oga akpoAguru gu bam mama m enyeghim nriOnye ga enyem oh ohIsi waba m mama m eleghim anya Onye ga elem oh oh
Chukwu gozie mamaOlisa gozie mamaEtu obula msiri mejo Nnem ohNne gbaghalu
Okwu obula mkwuru kwujorNne gbaghalu
Obu amagha ama na eme anyi ohObu amagha ama na eme anyi ezi nwanyi gbaghara ahAhh ahh
Mgwa kilibe nu nwanyi mara nma ah ahIya ah Ezi Nne n’ iga adi
Mgwa kilibe nu nwanyi mara obidiya EhIya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ure nwanyi oh ohNne m amaka oweyiiNne muru m amu oweyiiNjele njele oweyiiAyele ayele oweyiiIyele iyele oweyiiMama mama oh ah ah
Obu ghi ma nwaOnye ga enyem
Obu ghi ma nwaOnye ga enyem
Obu ghi ma nwa ohOnye ga enyem
nne zucha nwa nueNwa azuo nne ohNne letacha nwa ya anyaNwa to olewe nne oh
Ikpatacha ego n’elu uwa nne gi aka nuruNa nlekaIgbaru loss ohIgbaru loss ohIkpatacha ego n’elu uwa nne gi aka na ata afufuIgbaru loss oh ohIgbaru loss oh ohAmara seliweAmara seliweIyo okoAmara seliweAmara seliweAmara seliweEgwu mu oh kam na eti ohAmara seliweAmara seliweAmara seliwe iye iye iye iye
Mama mama ah ahIya ah Ezi Nne n’ iga adi
Nne m oh iga adi yehIya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ure nwanyi oh ohIya ah Ezi Nne n’ iga adi
Ukwu GeorgeIya ah Ezi Nne n’ iga adiAkpa rice ohIya ah Ezi Nne n’ iga adiYa na akpa beans ohIya ah Ezi Nne n’ iga adiFor my mamaIya ah Ezi Nne n’ iga adiGood house ohIya ah Ezi Nne n’ iga adiGood health ohIya ah Ezi Nne n’ iga adiEverything good goodIya ah Ezi Nne n’ iga adiFor my mama ah ah oh
 

Download Mp3 Here

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Trending Music