Connect with us

GospelMusic

Umu Obiligbo – Business

Business by Umu obiligbo Mp3 Download

Get this song from Umu obiligbo titled Business. Umu Obiligbo are Nigeria duo singer and Highlife musicians named Chukwuebuka Akunwafor Obiligbo and Ifeanyichukwu Okpuozor Obiligbo. They are known for their highlife songs, performances and their Igbo approach to music. They won “Best African Group award” at the “African Muzik Magazine Awards” 2020.

Use the link below to stream and download Business by Umu obiligbo.

Lyrics Of Business by Umu obiligbo

Umu Obiligbo nno ooh ooh eh
Chalai yezah BEEPEE
Okwa onye dibia ejebe go ukaPastor agoba go nmuoConfusion adigo Ana agwanu nmadu agwaOnye gbulu onye oji di ogo ga adi ka nsiThem don dey do hip hop them no dey do highlife oga oyaMind your businessMind your businessMind your business oh ewooMind your business aah eh
Uche bu akpa kulu nke gi kam kulu nkemNga araru ba zi ura ebe nmana nraru ebulu egbe mIna agba mbo Dede iga enweta lili nke bu nke gi mana iga na achu aja ka nmuo wee malu na ime go oke gi nwa chukwuOkwa ana azota ani wee zoba uteAmuta nwa di nma Oga ado odu wee gbebe igbeOke ikpe ga anu onu na abo tupu okebe ikpe Obulo akuolu gi asili imaputa ogbe isito ba ireNdi amuma uya yili suit eko yari akaIdi nma adikwa nma ije uwa fa na una nkaNgi nwa dibia nke bu bute isi bia bulu ike gbaba mbo na akwado onwe gi maka aru ufu mbosi ikpeHope you’re listening Gee nti nwota my reasoningNmankwu ife solu m muna my ancestors reasoningOmenana di tupu Ndi ocha na their reasoningPastor gi nu nkea oga asi no the devil using me
Nke anyi melu juo oyi anyi eme kwa kwa di asili ekwu be kwa Okwu ngwalu otedola na nwa mgbekeObia m n’ uche nkwue n’ onu ofio bakwa ndi asili ekwu bekwaIfe onu kwulu erika I no send you oh
Onyeoma mee AahOnwelu ife emelu uwa odi uwa nmaBrother mee AahOnwelu ife emelu uwa odi uwa nmaCharly lee AahOnwelu ife emelu uwa odi uwa nmaSister mee AahOnwelu ife emelu uwa odi uwa nma aaha
Kpolobom kpolobom kpolobomSuluye suluye suluye suluye
Uwa bu Osondi owe ndi Obu ife na ato gi uto na ato nwanne gi utoUwa bu Osondi owe ndiObu ife na adi gi nma na adi nwanne gi nmaOga na wetin be this eh Why you dey disturb your self oohFor my biz you just dey talk ohWhy you no wan face your life eh
Kulu nke gi kam kulu nkem
Ife eriri eri eeh Ose nyi tegoNkwu anwulu anwu Imana ose nyi tegoOlololo eh Ose nyi tegoOlololo Ose nyi tegoEkpere nkpele ekpe eh Omebe goAja nchulu achu Imana Obido goOlololo Omebe goIfe nyolu chukwu na Omebe go eeh
 

Download Mp3 Here

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Trending Music