Connect with us

GospelMusic

Onyeka Onwenu – Ekwe

Ekwe by Onyeka Onwenu Mp3 Download

Get this song from Onyeka Onwenu titled Ekwe. Onyeka Onwenu MFR She was born January 31 1952 in Imo state. She was a Nigerian singer and songwriter, actress, human rights and social activist, journalist, politician, and X Factor series judge. The song will make your playlist if love good music. 

Use the link below to stream and download Ekwe by Onyeka Onwenu.

Lyrics Of Ekwe by Onyeka Onwenu

Ekwee-e-eEkwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe!
Nee anya naka nni nekwa ekwe k’onabiaM nee anya naka ekpe nekwa ekwe k’onabiaEbe m jelu ekwe ejee gwanum ife m gemeUmu uwa gbata nu o gwanu m ife m gemeEkwe ejim gi ugwo, ejim gi ugwoEjim gi ugwo, ejim gi ugwo ekwe, ekwe!
Ekwee-e-eEkwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe!
Nee anya naka nni nekwa ekwe k’onabiaM nee anya naka ekpe nekwa ekwe k’onabiaEbe m jelu ekwe ejee gwanum ife m gemeUmu uwa gbata nu o gwanu m ife m gemeEkwe ejim gi ugwo, ejim gi ugwoEkwe gjim gi ugwo, ejim gi ugwo ekwe, ekwe!
Ekwe mgbadike, ekweEkwe mgbadike, ekweEkwe a noolu m onwe m i jelu biaA noolu m onwe m i jelu biaI wee bu akpa ego wee biaI wee dokwasi m ya n’ukwuI wee nayo m mwee juI wee n’ebe akwaI n’ebe akwa onye n’eti gi ekweEkwe mgbadike, ekwe
Ekwe mgbadike, ekweEkwe a noolu m onwe m i jelu biaA noolu m onwe m i jelu biaI wee bu akpa ego wee biaI wee dokwasi m ya n’ukwuI wee nayo m mwee juI wee n’ebe akwaI n’ebe akwa onye n’eti gi ekweEkwe mgbadike, ekwe
Onye ife m newe iwe ya biko wegbuo yaOsukosu nwa nkpi ya biko sugbuo yaOnye ife m newe iwe ya biko wegbuo yaOsukosu nwa nkpi ya biko sugbuo yaSelense
Ekwee-e-eEkwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe!
Nee anya naka nni nekwa ekwe k’onabiaM nee anya naka ekpe nekwa ekwe k’onabiaEbe m jelu ekwe ejee gwanum ife m gemeUmu uwa gbata nu o gwanu m ife m gemeEkwe ejim gi ugwo, ejim gi ugwoEjim gi ugwo, ejim gi ugwo ekwe, ekwe!
Ejim gi ugwoEjim gi ugwoEjim gi ugwoEjim gi ugwoEkwe ejim gi ugwo
Ejim gi ugwoEjim gi ugwoEjim gi ugwoEjim gi ugwo ekwe eeee
Ejim gi ugwoEjim gi ugwoEjim gi ugwoEjim gi ugwo
Ejim gi ugwoEjim gi ugwoEjim gi ugwoEjim gi ugwo
Ejim gi ugwoEjim gi ugwoEjim gi ugwoEjim gi ugwo
Ejim gi ugwoEjim gi ugwoEjim gi ugwo (ekwe)Ejim gi ugwo
 
Download Mp3 Here

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Trending Music

Copyright © 2014 - 2025 | DivineFlaver

          <