Devotional
Emi Moses – Onye Mme Mme Lyrics
Onye Mme Mme lyrics by Emi Moses
Have you been looking for where to get or have a look at lyrics of one of the sweetest Gospel Song on ground from Emi Moses titled Onye Mme Mme? Then look no further as Divineflaver.com.ng Present Onye Mme Mme lyrics by Emi Moses.
Below is the lyrics for Onye Mme Mme by Emi Moses.
Lyrics for Onye Mme Mme by Emi Moses
Oti esi Kpe na ekpere
Biko mere anyi a Onye Mme Mme
Ihe anyi takiri gi na nti I ga Eme ihe Oma nke imara Eme
Ewoo Chukwu Oma biko too nti na ala ma zaa Anyi ekpere nke si anyi nobi buta biko mere anyi ya ma Oge rue
Anyi choro ileta Ndi oria I ga asi my gabanu e
Enugu Israel ama ma na I ga eme ihe asighi Eme
Yi Ga Eme ya Chukwu Ka Uwa Nile were mara
I mere anyi ya Chukwu, Anyi ga na akowaputa ya biko iwe ewenegi otu obura Anyi si mejoo gi.
Ilewa mmeghe Anya, Onye ga afo
E e e e e e
Onye Mme Mme Onye Mme Mme
-
Devotional1 year agoRuby Amanfu – Beautiful You are
-
Devotional1 year agoFeranmi Golden Angel – Humble Cry ft. Toluwanisings
-
Devotional1 year agoKhenyzee – FaceTime12 (Acoustic Version)
-
Devotional1 year agoJerry Jarah – Ko Na Sufa
-
Devotional1 year agoDbn Nyts – Shumaya
-
Devotional2 years agoMirabel Somi – Good God(Lyrics)
